![]() |
(UJAI): Journal of Centre for Igbo Studies, University of Nigeria, Nsukka Vol. 1, 2023
ISSN: (Maiden Edition)
Ọ́kwà: E chedoro ikike nnwe akwụkwọ a niile. O nweghi akụkụ akwụkwọ a a ga-ebigharị n’ụdị ọ bụla, gbasaa, chekwa, ma ọ bụ dobe n’ụdị ndọrọ ọ bụla na-ebughi ụzọ nata ikike ndị
nhazị, ndị odee ma ọ bụ University of Nigeria Press Ltd. Ọyi m a gwaram gị bụ ezi ọyị! Mbipụta agba nke mbụ: 2023
Centre for Igbo Studies
University of Nigeria
Nsukka, Nigeria
Okwu Ndubata
Maka Ugo: Jọnalụ Amụmamụ Igbo
Ugo: Jọnalụ Amụmamụ Igbo (UJAI) bụ maka nkwalite mmụta asụsụ, agụmagụ, aka nka na omenala Igbo. Ndị ọhazi na-akpọ oku maka mwebata akwụkwọ nchọcha gbasara Igbo n’uju ya. Ya bụ, maka ihe ọbụla gbasara asụsụ Igbo, omenala Igbo na ihe ndị ọzọ hiwere isi n’ala Igbo dịka o si metụta asụsụ, omenala, akanka, azụmahịa, ọrụ, obibi ndụ ndị Igbo, mgbasa ndị Igbo, adịmuchu maọbụ agbammbọ ndị Igbo, mmepeanya nakwa ndọrọndọrọ ọchịchị n’ala Igbo na ebe ndị ọzọ a na-ahụ ndị Igbo.
Ugo: Jọnalụ Amụmamụ Igbo bụ otu n’ime Jọnalụ hiwere isi na Centre for Igbo Studies, nke mahadum Nsụka. Ọ na-anabatakwa akwụkwọ nchọcha a kwọrọ aka dee n’ihe gbasara
akụkọala, egwu, egwuregwu, nsirihụụwa, okpukperechi, ọdịnala, agụmakwụkwọ, nka mmụta ihe ochie, asụsụ Igbo na ihe ndị ọzọ metụtara ndị Igbo.
Ndị otu a na-akpọ oku maka nzibata akwụkwọ nchọcha ga-abụ maka Ihe gbasara asụsụ, omenala, ọdinala, na akanka. Ọ ga-adịkwa mma ma e jiri asụsụ Igbo dee ya. Mana e nwekwara ike inabata akwụkwọ/nchọcha e jiri asụsụ ọzọ dee. Ohere dịkwa ịtụlekọrịta asụsụ Igbo na asụsụ ndị ọzọ mana ihe dị mkpa bụ na a ga-eme nchọcha a nke ọma. Onye ọ bụla ga-eji asụsụ ọzọ dee nchọcha ya ga-atụgharị ụmị ya n’asụsụ Igbo. Akwụkwọ nchọcha niile a ga-ewebata ga-abụ kpọkọpị, nke na e nwebeghị ebe ọzọ e zigara ha maọbụ bipụta ha. Akwụkwọ nchọcha ọbụla e webatara ga-aga n’aka mmadụ abụọ mara ihe ekwe n’akụ n’inyocha akwụkwọ nchọcha, ndị ga-ahụ na ha dabara adaba n’usoro a chọrọ. A ga-eziga akwụkwọ nchọcha ọbụla n’aka odeakwụkwọ site n’ọwa ikuku:
ujai.igbostudies@unn.edu.ng
A ga na-ebipụta Ugo: Jọnalụ Amụmamụ Igbo ugboro abụọ n’afọ. Akwụkwọ nchọcha ga-adị n’usoro edide Times New Roman mana onye ọbụla ga-agba mbọ tinye kpọm ya ka o kwesịrị n’usoro odide Igbo. Akwụkwọ nchọcha ọbụla agaghị agafe ihu mkpụrụokwu iri asatọ maọbụ ihu akwụkwọ iri na ise nke e ji oghere ahịrị otu na ọkara (1.5) n’ogo fọntụ 12 dee. Odee maọbụ ndị odee ga-agbaso usoro nrụmaka APA nke asaa (7th edition).
Onye mbinye aka: Ọkn. Crescentia Nwaeze Ugwuona
Ngalaba lingwistics, Igbo na asụsụ Naịjirịa ndị ọzọ
07036832566 crescentia.ugwuona@unn.edu.ng
English version
Ugo: Jọnalụ Amụmamụ Igbo (UJAI)
Journal of Centre for Igbo Studies, University of Nigeria, Nsukka
Volume 1, 2023
Copyright © Center for Igbo Studies, University of Nigeria, Nsukka
ISSN: (Maiden Edition)
All Right Reserved,
No Part of the Publication may be reproduced, stored in a retrieval system or transmitted in any form or by any means of electronic, mechanical, Photocopying, recording or otherwise except for the inclusion of brief quotations in a review, without the prior permission of the Centre for Igbo Studies, University of Nigeria Nsukka
![]() |
![]() |
![]() |
![]() |
![]() |
![]() |
Asụsụ Igbo Dịka Asụsụ Epum
Otu Ọnọdụ dị, Ihe Ịmaaka na Olileanya Iji Ngwa Nka na Ụzụ Kwalite ya
Cecilia Amaoge Eme
Agụmagụ Ọnụ dịka Ọdụmgbalịakwụ N’ịkụnye Ụkpụrụ Ọma N’akparamagwa Ụmụaka
Nwakaego Nwigwe1 Ph.D, Justina Nneka Eze2 Ph.D
Engagement in culture preservation: The role of spirits and deities in Ubolo Igbo
Crescrentia Nwaeze Ugwuona, Augusta Abonyi, Augustina Eze, Victor Ugonna Ugwuona 24-33
Language and Social Dynamics in the Concubinage System of Igbo Nigeria
A Sociolinguistic Study
Nwaoke, Emmanuel Emeka1, Nweke, Ngozi2, Malangale, Ibrahim3*Chris Uchenna Agbedo4
Transformation in the Edem-Ani dialect of Igbo language
A syntactic analysi Dennis
Dennis Blessing Chinwendu1, and Ahamefula O. Ndubuisi2
Crime and Punishment in Igbo society
An analysis of violation of the principles of land ownership in Udo ka mma
Joyce Ifeoma Obidiebube
Uru njem nlegharị anya kenri n‘Igbo maka nkwado akụ na ụba ọkacha n’Isuochi, Umunneochi Steti Abia
N.O. Ahamefula, M. C. Umeh, J. A. Onuoha

UGO JONAL AMUMAMU IGBO – English version